audio
audioduration (s) 0.79
11.7
| text
stringlengths 4
107
| english
stringlengths 3
119
|
|---|---|---|
Ndị mechiri anya ha dị ọtụtụ.
|
Those that closed their eyes were many.
|
|
Nnedị ga-emechi anya ma oge ruo.
|
Nnedi will close her eyes when the time comes.
|
|
Kedụ onye achọghị imechi anya ya.
|
Who does not want to close his eyes?
|
|
Uche mechiri anya mgbe ọkụ ahụ na-agba.
|
Uche shut his eyes when the fire was burning.
|
|
Ọ na-emechi anya ya ma ọ hụ moto.
|
He closes his eyes when he sees a vehicle.
|
|
Gbaa mbọ mechie anya n'ụfọdụ ihe.
|
Try and overlook some things.
|
|
Ị na-emechi anya mgbe ọ bụla.
|
You shut your eyes always.
|
|
Imechi anya kpee ekpere ka mma.
|
To close ones eyes while praying is the best.
|
|
Unu na-emechi anya n'etu ihe si aga ebe a.
|
You close your eyes on how things are going over here.
|
|
Di m ga-emechi anya ma ụdị ihe a mee.
|
My husband will close his eyes if such a thing happens.
|
|
Kwọọ ọka ka e wepụ gị.
|
Play badly so that you will be removed.
|
|
Ọ kwọrọ ọka n'asọmpị nke mbụ.
|
She played badly in the first tournament.
|
|
Ana m akwọ ọka na bọlụụkwụ.
|
I play badly in soccer.
|
|
Achọghị m ịkwọ ọka ebe ahụ echi.
|
I don't want to mess up there tomorrow.
|
|
Ndị a na-akwọ ọka ebe a.
|
This people play badly here.
|
|
Ị ga-akwọ ọka ma e tinye gị.
|
You will display inexperience act if you are featured.
|
|
Nne ya kworo mmadụ ekworo.
|
His mother envied someone.
|
|
Ikwo ekworo bụ ajọ omume.
|
To envy is a bad behavior.
|
|
Onye kwoo ekworo, nke ya aghọ ya.
|
If one gets envious, his will elude him.
|
|
Ndị isi anyị na-ekwo onwe ha ekworo.
|
Our leaders are envious of themselves.
|
|
Ị ga-ekwo ekworo n'ihi gịnị?
|
Why would you be envious?
|
|
Ha na-ekwo ya ekworo.
|
They are envying her.
|
|
Onye sịrị gị mechie ọnụ
|
Who told you to shut up.
|
|
Ndị mechiri ọnụ ka ndị na-ekwu okwu.
|
Those that shut their mouths were more than those that were talking.
|
|
Ha ga-emechi ọnụ ma anyị bido.
|
They will shut their mouths when we start.
|
|
Anyị na-emechi ọnụ mgbe ọbụla onye nkụzi batara.
|
We shut our mouths any time the teacher entered.
|
|
Ọ ka mma imechi ọnụ.
|
It is better to shut up.
|
|
Ọ ga-emechi ya ọnụ ma o kwuo okwu.
|
He will hush her if she dares speak a word.
|
|
Imechi okenye ọnụ bụ agwa ọjọọ.
|
To shut an elder's mouth is disrespectful.
|
|
Mechie ya ọnụ ozugbo!
|
Hush her immediately!
|
|
Chukwu mechiri ọdụm ọnụ.
|
The Lord shut the mouth of the lions up.
|
|
M na-emechi ya ọnụ ugbua.
|
I will hush him now.
|
|
Ha na-emechi ọnụ mgbe ọga ha anọghị.
|
They shut their mouth when their boss is unavailable.
|
|
Gịnị mere ị ji asụchi ya?
|
Why are you blocking it?
|
|
Gịnị sụchiri gị imi?
|
What blocked your nose?
|
|
Ahụrụ m ka ọ na-asụchi ebe ahụ.
|
I saw him blocking that place.
|
|
Ịsụchi ya ga-aka mma.
|
To block it will be better.
|
|
Ọnụ a sụchiri asuchi.
|
This hole is blocked
|
|
Gịnị ka i ji sụchie ntị gị?
|
What did you block your ears with?
|
|
Ọnụ ahụhụ a nwere ike isụchi ugbua.
|
This ant hole might get blocked now.
|
|
Anyị na-asụchi aja ebe niile puru epu.
|
We are stuffing sand in every hole
|
|
Emeka kpọrọ onye ga-asuchi ebe ahu oke si abata.
|
Emeka called someone that will block the place rat comes in through.
|
|
Gaa, hụta etu ha dị.
|
Go and find out how they are.
|
|
Ọ na-ahụta anyị site n'ebe ọ nọ.
|
He sees us from where we are.
|
|
Ọ ga-ahụta ihe na-eme.
|
She will find out what is happening.
|
|
Ọ hụtara ha mgbe ha batara.
|
He saw them when they entered.
|
|
Zie onye ga-ahụta ala ahụ.
|
Send someone that will spy on that land.
|
|
Ọ hụtaara Amaka di.
|
He a saw a husband for Amaka.
|
|
Mozis zipuru ndị jere leta ala Jeriko.
|
Moses sent people that spied on Jerico.
|
|
Ị bịara ịhụta ihe na-eme n'ụlọ m?
|
Did you come to spy on my house?
|
|
E jidere ndị bịara ịhụta ala anyị.
|
Those that came to spy on our land were captured.
|
|
Ndị agha anyị na-ahụta oke ọhịa ahụ ugbu a.
|
Our soldiers are spying on that thick forest now.
|
|
Ọrụ gị naanị bụ hụta ihe na-eme ebe e ziri gị.
|
Your job is to only spy on the place you are sent.
|
Subsets and Splits
No community queries yet
The top public SQL queries from the community will appear here once available.